Friday, September 30, 2005

Akaraigbo - Nzuko Ndi Igbo

Ndi Igbo ekene diri unu. Site na nkwado umu Igbo ozo dika Uduma Kalu, Obi Nwakanma, Afam Akeh, Obiwu na otutu ndi igbo ozo, anyi ebidola akaraigbo - nzuko ndi igbo na ugorodide zuru uwa nile.

Oburu na ibu onye igbo choro iso anyi na atapia okwu nna anyi ha, soro anyi na atule omenala na ihe ndi ozo di iche iche gbasara ndi igbo, pinye aka na http://groups.yahoo.com/group/akaraigbo ka akpobata gi.

Udo diri unu.

Nnorom Okezie Azuonye

No comments:

Post a Comment